Connect with us
 

Igbo

Ka Inec si akwado ntuliaka ọkwa gọvanọ n’ọwụwa anyanwụ

Published

on

Ụlọọrụ Inec dị n’Imo steeti amalitela ikesa ngwaọrụ a ga-eji mee ntụliaka na steeti ahụ.
Na mgbede ụbọchị isii n’ime ọnwa Maachị ka ha bidoro na-ahazi ya bụ ngwaọrụ n’usoro okpuruọchịchị dị iche iche tupu ebugawa ya ebe ahụ.

Nke a na-eme n’ụlọọrụ ụlọakụ ukwu nke Naịjirịa bụ CBN dị n’Imo steeti.

Onyeisi ụlọọrụ Inec n’Imo steeti bụ ọkammụta Chukwuemeka Ezeonu, kwuru na ha ahụla na ntuliaka nke ọkwa gọvanọ ga-ata ezigbo akpụ, ya mere ha ji akwado n’oge ka ihe gaa nkeọma ụbọchị ahụ.

Ọ gara n’ihu nyocha ngwaọrụ ndị ahụ mara ma ha ezukwara ezu.

N’Ebọnyị,
Ụnyaahụ bụ mkpụrụ ụbọchi ise nke ọnwa Maachị, ka ụlọọrụ inec kpọrọ ọgbakọ ndị ọnụ na-eru n’okwu n’Ebọnyị steeti.
Ndị pati 38 nakwa ndị otu na-abụghị nke gọọmenti bụ ndị ga-enyocha ka ya bụ ntuliaka nke a ga-eme na mkpụrụ ụbọchị itoolu nke ọnwa Maachị ga-esi gaa, bụ ndị nke dị iri (10) bịara ya bụ ọgbakọ.

Isiokwu Inec bụ na onweghi onye ọbụla ga-atụ vootu ụbọchị satọde na-ejighi igwe “smartcard reader”.

Inec sị na iwu a ga-akpụ okụ n’ọnụ n’ọgbọ a
Mgbe ndị bịara ya bụ mkparitaụka jụrụ ajụjụ si, “ọ bụrụ na “smartcard reader” arụghị ọrụ, gịnị ka a ga-eme?”, Inec zara sị na ndị ọrụ ha ga-ewete smartcard reader ọzọ were dochie nke mebiri emebi.

“Ọ bụrụ na nke ahụ ekweghi arụ ọrụ ahapụzịa ya ka ọ dịwa echi”.
Inec sị na akụrụngwa e ji arụ ọrụ ga-ahapụ ụlọọrụ ha ụbọchi Wenezde (Maachị 6) gawa ulọọrụ ha dị n’okpuruọchịchị dị icheiche, bụ ebe ha ga-esi gawa na RAC ha ụbọchị Fraịde.
Chris Onugbogu nke ulọọru Inec Ebọnyị steeti sị na “nke a ga-ewezuga ọgbatauhie pụrụ idapụta makana e mee ngwangwa, emeghara ọdachị.”

Continue Reading
Advertisement

Igbo

Jamb Results: I ji aghụghọ lee Jamb? Nyocha abịala

Published

on

Iji aghụghọ lee Jamb?
Obi mapụwakwa gị makana ngalaba ahụ na-ahụ maka ụle eji abanye mahadum sị na ha ga-amalite nyocha ga-esi 2009 ruo 2019.
Onye is mgbasa ozi Jamb bụ Fabian Benjamin sị Onye asambodo Jamb ya bụ adịbogorja ga-agbara aka.

Continue Reading

Igbo

Okorocha: M banye Sineti Igbo niile ga-ama na onye kpọrọ akpọ abịala.

Published

on

Rochas Okorocha ekwuola  na ọ naghị aga ụlọomeiwu maka ezumike nka.
Ọ sị na-agbanyeghị na-onwere etu obi na-eme ya makana onwere etu ọ dị na mmadụ ga-achịcha steeti gawa ịchị mpaghara steeti ahụ, o chọro ịga nọchịte anya Imo steeti n’ala Igbo etu pụrụiche makana “Imo enwebeghị onye nnọchịte anya kpọrọ akpọ.”

Continue Reading

Igbo

Emume Ikeji: Ka osi gaa n’Arondizuogu

Published

on

Ikeji bụ emume e ji mara ndị Arọ niile nke gunyere Arọchukwu na Arọndịzuọgụ.
Mmọnwụ dị icheiche pụtara ebe ahụ
Akpatị ọgwụ e ji eme emume.
Onye ntoroọbịa na-enweta onwe ya.
Ndị Arọchukwu na-eme nke ha na ngwụcha oge ọrụ ubi ebe Arọndịzuọgụ na-eme Ikeji tupu ha amalite ọrụ ubi nke afọ ahụrụ
Ọ bụ emume a ka e ji ekele Chineke maka ọkụkụ na owuwe ihe ubi kwa afọ ọbụla ma rịọkwa ya ogologo ndụ iji hụ afọ na-abia.
Emume a malitere mgbe gboo n’Arọndịzuọgụ mgbe Nnanna hiwere Ịzuọgụ si Arọchukwu bịa Arọndịzuọgụ.
A na-eme emume a n’abalị asaa nke gụnyere ịtụ aja dị icheiche, ebe ezinaụlọ ọbụla ga-egbu ewu na ọkụkọ were tụọrọ ndị nnanna ha aja
Ọzọ bụ ịpụ n’ama ebe ndị Ịzụọgụ niile ga-aga tie mmọnwụ dị icheiche.
Ndị mmadụ na-ete onwe ha agwa dị icheiche n’ụzọ ama.
Oriri na nkwari dị ya n’uju.
N’oge Ikeji Arọndịzuọgụ, ọtụtụ ụmụafọ ha ndị bi na Naịjirịa nakwa mba ofesi na-alọta iji kwanyere ndị nnanna ha ochie ugwu ruru ha.
Anyị hụrụ mmọnwụ karịrị asatọ ebe ahụ
Onye a na-ese, ọ na-ese onye ọzọ
Ndị ntoroọbịa ebe ha na-egosi ihe nkarị dị icheiche iji nweta onwe ha n’oge mmemme a.
A na-eme nkwado abụọ tupu ebido mmemme Ikeji, nke ndị ụka na nke ndị omenala.

Continue Reading

Igbo

Priscilla Ekwere Eleje : Onye bụ nwaanyị a na-akpa ike?

Published

on

Priscilla Ekwere Eleje bụ nwaanyị mbụ mbinyeaka ya na-apụta n’ego Naịjirịa nke otu puku, n’ime afọ iri isii na otu.
Ọ bụ kwa nwaanyị nke mbụ ga-anọ n’ọkwa “Director of Currency Operations” n’ụlọakụ etiti na Naịjirịa.
Ihe abụọ ndị a bụ ihe mere o ji ewu ewu ebe niile na Naịjiria gụnyere soshal midia.
Lee ihe ndị anyị chọpụtara maka ya.
Ọ bụ onyeisi na-ahụ maka ngagharị ego na Central Bank bụ ụlọakụ etiti Naịjirịa..
Priscillia ga-esonye Ngozi Okonjo Iweala na Sandie Okoro bụ ụmụnwaanyị Naịjirịa abụọ nwere ọkwa n’ụlọakụ ukwu nke ụwa niile.
Anyị ga-ewetakwa ihe dị aṅaa maka Odoziakụ Priscillia Ekwere Eleje.

Priscilla Ekwere Eleje

 

Continue Reading

Igbo

Everton vs Man United: Abọkasịala Man United ka ọkụkọ ‘Easter’

Published

on

Manchester United agbakwala ọnyụpa ọzọ dịka ha natara mkparị n’aka Everton ndị gbara ha ọkpụ goolu anọ asataghị otu.

Man United malitere nkeọma mgbe ha kwanyere Everton ọkụ n’ike na mmalite asọmpi a.

Mana Everton tụgharịrị buru ụzọ sụnye Man United goolu nke Richarlison nyere na nkeji 13 site n’enyemaka Calvert-Lewin.

Dịka a ka kpụ okwu n’ọnụ na nkeji 28, Everton si n’aka Sigurdsson gbawakwuo obi ndị Man United n’inye goolu nke abụọ.

Everton nọ n’enwete onwe ha dịka ha ekweghi Man United kpaa ike ọbụla ruo mgbe agba nke bụ kwụsịrị na nkeji 45.

Dịka agba nke abụọ malitere, Lucas Digne nke Everton, gbara aka ahịa n’imezu goolu ha atọ na nkeji 56.

Ebe a ka ike nọ gwụzie ndị Man United, ọ dị zie ka ha amaghị nke egwu na-akụ.

Ebe Everton nọ bọọzie Man United ka ọkụkọ ‘Easter’ bụ na nkeji 64, mgbe Theo Walcott nyere goolu nke anọ, nke mere ọkpụ anọ chara acha asataghị otu.

Merie a bụ mbụ Everton ga-eji ọkpụ goolu ruru anọ merie Man United kamgbe afọ 1981.

Dịka ọ dị ugbua, Manchester United nọ ndị isii ns tebụlụ Premier League n’ọnụ ọgụgụ 64.

Continue Reading

Igbo

Emeka Ihedioha: ‘Ya nyere anyị aka butuo ụgwọisi ụmụnwaanyị Mbaise’

Published

on

Emeka Ihedioha bụ onye meriri na ntụliaka nke ọkwa gọvanọ emere n’Imo steeti ekwuola ọtụtụ ihe ọ ga-emere ndị Imo.
Otu n’ime ihe o kwuru na ọ ga-eme bụ imezi ihe mebiri emebi na steeti ahụ. Gere ihe ndị ọzọ o kwuru n’ihe nkiri a.
-Ebe a ka ị ga-amata ọnụọgụ vootu na ntuliaka Imo steeti
-Emeka bụ ihe dị ọha mma n’Imo
-Etu ntuliaka gọvanọ si aga n’ọwụwa-anyanwụ na ebe ndị ọzọ

Ka ndị mmadụ ka na-enwe aṅụrị maka mmeri Emeka Ihedioha meriri na ntuliaka ọkwa gọvanọ Imo steeti, ndị ọzọ ekwuola ihe ha chọrọ n’aka ya.

Ebe ụfọdụ na-achọ ka ọ rụọ ụzọ, ụlọọgwụ na ihe ndị ọzo, ụfọdụ chọkwara ka ọ kụtuo akpụrakpụ Rochas Okorocha rụrụ.
@JerryWright4 dere na Twitter sị ka Ihedioha lebanye anya n’ihe gbasara ibutu ụgwọisi ụmụnwaanyị Mbaise, maọbụ ka gọọmentị nyeretu ha aka ịkwụ ya bụ ụgwọ mgbe ha chọrọ ịlụ nwaanyị.

Emeka Ihedioha kwere ndị Imo steeti nkwa na ọ gaghị awụ ha n’ala dịka ha si n’aka ntuliaka họpụta ya dịka onye ha chọrọ ka ha chịa.

O kwuru nke a site n’ihe o dere n’elu soshal midia, ebe o dere sị “Ndị Imo daalụ. Mmeri a bụ nke anyị niile! Agaghị m awụ unu n’ala! Okwu m bụ nkwa m na-ekwe!”

Cheta na Ihedioha nwetara vootu 273,404 iji merie ndị ọzọ ya na ha so zọo ọkwa.
Ihe ndị mmadụ chọrọ n’aka ya:
Charly boy si Imo steeti ma bụrụkwa onye ọnụ na-eru n’okwu n’ihe gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị, kwuru sị na ọ na-atụ anya na ọchịchị Ihedioha ga-abụ olileanya nye ndị Imo. Ọ sịkwa ya “kwanyere onwe gị ugwu”.

@MrStanleyNwabia kwuru na ihe mbụ Ihedioha kwesịrị ime ma ọ banye ọchịchị bụ ibugharị akpụrakpụ niile ahụ Rochas Okorocha kpụrụ, buga ya n’obodo Rochas.

@DuruchibuzorE kwuru na ugbua ka ọ ga na-alaruzi obodo ya makana Imo steeti esila n’aka “ndị na-akpụ” ihe pụta.

@DaChinagorom rịọrọ ya sị ya gbaa mbọ hụ na o mere ka Imo steeti bụrụ ebe a na-arụpụta ihe dịka Abịa na Anambara.

@iamLORDTM kwuru sị na ọ dị mma na a napụtara ọchịchị n’aka onye chọrọ ime ka ọ dịrị naanị n’ezinaụlọ ya.

@kingpado01 kwuru sị ka ọ gbaghachaa ala ndị “e zuru ezu”.

@Buchyogba kwuru sị ya gbaa mbọ rụgharịa ụzọ ndị adịghị mma, kwụọ ndị ọrụ bekee e ji ụgwọ ọnwa, ma nyochaa ọchịchị Rochas.

Continue Reading

Igbo

Ash Wednesday: Kedụ ihe ịnara ntụ pụtara?

Published

on

Taa bụ ụbọchị ndị na-ekpere Kraịst n’ụwa niile na-echecta dịka ụka ụbọchị ntụ “Ash Wednesday” na Bekee.
Ọ bụ ụbọchị ndị na-eso Kraịst na-edebe dịka ụbọchị dị nsọ, ha ga-aga nara ntu n’isi, ụfọdụ na-asọkwa ịta anụ n’ụbọchị a.

Mana gịnị ka ịnara ntụ n’etiti isi pụtara?
Archbishop nke Canterbury bụ Justin Welby kwuru na ịnata ntụ bụ iji gosi ndabere anyị nwere n’amara Chineke.

Ụbọchị ntụ bụ ụbọchị mbụ n’oge Beke kpọrọ ‘Lent’ nke ndị ụka Kraịst ji echeta ahụhụ Jịsọs tara mgbe ọ nọ n’ụwa tupu ọ nwụọ, wee binyekwa.
Na ngwụcha ‘Lent’ bụ oge ‘Easter’ mgbe a ga-eme mmemme maka Jịsoso ikwulite n’ọnwụ.
Oge a kpọrọ ‘Lent’ na-eru ụbọchi iri anọ bụkwa oge ndị mmadụ ji ahapụ ụfọdụ ihe na ndụ ha iji dị ka Chineke.

Kedụ ihe iri anọ ji pụọ iche?
Dịka ụlọ ntaakụko siri kwuo ụbọchị iri anọ bụ nke dị mkpa n’ebe ndị ụka Kristi nọ.
– N’akụwkọ Jenesis, Chineke mere ka mmiri zoo n’ụbọchị iri anọ
-Ụmụ Izrel gara n’Ọzara n’afọ iri anọ tupu ha eruo ala ekwere ha na nkwa
-Moses buru ọnụ ụbọchị iri anọ tupu o nweta iwu nsọ nke Chineke nyere ya.
-Jisos nọrọ n’ịkpa ụbọchị iri anọ ebe ọ na-ebu ọnụ na akwadokwa ọrụ ya n’ụwa.
Gịnị ka ị na-agbahapụ n’ụbọchi iri anọ tupu ‘Easter’ e ruo?
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị

Continue Reading

Igbo

Mmadụ asaa anwụọla n’ọkụ tanka gbara n’Anambra

Published

on

Mmadụ asaa n’ime mmadụ asatọ anwụọla ka ọkụ tanka gbara n’Amawbia dị n’Awka.
Haruna Mohammed bụ ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii na Anambra state kwuru na ọkụ a gbara ụgbọala ruru asatọ ma mebie ụlọ na ụlọ ahịa ha agụtabeghị ọnụ.

 

O kwuru na ebugala otu onye ka dị ndụ n’ime ndị ọkụ tanka a gbara n’ụlọ “Nnewi Teaching Hospital”.

Haruna kwuru na ya na ndị otu ya nọ na-akwalisi ihu ebe ihe a mere ka ụzọ were gara ndị ọzọ were were.

Continue Reading

Igbo

Asusu Igbo EFCC: Ụmụ T.A. Orji ka anyị na-enyocha

Published

on

Ọnụ na-ekwuru EFCC bụ Tony Orilade ewepụtala akwụkwọ ozi na-ekwu na ọbụghị na-ezie na ha na-achọ ụmụ Atiku Abubakar bụ onye ji aha PDP azọ ọkwa onyeisiala.
EFCC sị na ọtụtụ mmadụ na-ajụ ha ajụjụ ịmata ma onwere ka ha sị jide ụmụ Atiku Abubakar ịchọ ma o nwere ego mba ofesi ha ji ike dị.

N’okwu a, “nke bụ akụkọ na egwu. Onweghi eziokwu tọgbọ n’ime ya”.
Ha kwukwara na-ọtụtụ mmadụ amarala n’ụlọọrụ EFCC na-enyocha aka chiburu Abia Steeti bụ Theodore Orji bụ nke a na-ebo ebubo buuru ọkpụrụkpụ ego dị ijeri naịra iri abụọ na asaa (N27b).
Okwuru na, “Ka anyị na-eme nnyocha a, anyị chọpụtara na ụfọdụ ego ndị ahụ sị ụmụ ya n’aka gafee”.
EFCC na-enyocha ọtụtụ ihe ọdị ha ka ha eji ego ndị a zụta nke gụnyere ụgbọala.
“Fraịde gara aga anyị chụrụ otu n’ime ugboala ruo n’ụlọ oriri na nkwari dị n’Abuja”, dịka ha dere na-akwụkwọ a.
Ha sị na ha mechere kpụrụ Ogbonna Orji gbara afọ 32 bụ onye bu ụgbọla Range Rover a na-ere otu nde narị naịra (N100 m) na ogbo ya bụ Kelvin Ilonah bụ onye bukwa ụgbọla Range Rover a na-ere nde iri atọ na ise (N35 m).
Ka ha na-agba mmadụ abụọ a ajụjụ ọnụ ka ha kpọgara ha ebe ha bi bụ ebe ha na-akwụ ego dị nde naịra iri na atọ (N13 m) kwa afọ.
Ha chọpụtakwara ụgbọla ọzọ bụ Prado Jeep 2017 bụ nke dị n’ebe ha.
EFCC sị na mmadụ abụọ gbakwara ama nke na-enyere ha aka na nchọpụta ndị ọzọ.
Akwụkwọ ahụ dere na, “Ụmụ Atiku esoghị ndị ejidere”.
Ndị ụlọọrụ ahụ jikwa ohere ahụ gọrọ aka ha n’ebubo eboro ha izu gara aga maka ịkpọchị ọbaego Peter Obi.
Ha sịkwa na-eziokwu atọgbọghị na nka ma ọlị.

Continue Reading

Igbo

Jubril: Anwụghị m anwụ, a ka kwụm chịm – Buhari

Published

on

Onyeisiala Naịjirịa bụ Mohammadụ Buhari azarala ọnụ ya n’ebubo Nnamdi Kanu boro ya na ọ nwụọla kamgbe afọ 2017.
Buhari katọọrọ ebubo a site n’okwu o kwuru mgbe ya na ndị Naịjirịa bi na obodo Krakow nke mba Poland na-akparị ụka.

Onye enyemaka ya pụrụiche na mgbasaozi ọgbara ọhụrụ bụ Bashir Ahmad depụtara nke n’akara twitter ya;
Buhari kwuru “Ọtụtụ ndị chere na m nwụrụ n’oge m na-arịa ọrịa. Ihe a bụ mụ n’ezie.”
“Aga m eme emume ncheta afọ iri asaa na isii nke ọ mụmụ m. M ka ga-adị ike.”

Continue Reading

Advertise with Us

Advertise your organization’s announcements and opportunities in enterNigeria’s daily email. Special rates for long-term buys. Email enternigeria@enternigeria.com for details.

 

Aguleri , The Citadel Of Igbo Civilisation

 

Five years after Boko Haram kidnap, 112 Nigerian girls still missing

Announcements, Arts & Books

Driving Job Creation for Africa’s Youth:  Mentor to Watch.

Ada Osakwe, CEO of Agrolay Ventures

Ada is an award-winning food entrepreneur and investor. She was also a lead in the launch of the Youth Employment in Agriculture Program (YEAP) that supported the rise of a new cadre of food-entrepreneurs in Nigeria through training, mentorship and financing. Ada is a Young Global Leader of the World Economic Forum and a Desmond Tutu Leadership Fellow.

In 2016, she was Entrepreneur of the Year and featured on Choiseul 100 Africa list consecutively from 2016 to 2018. She received the ‘Achiever in Agriculture’ Award and was on the 2014 Forbes 20 Youngest Power Women in Africa list. She is also a mentor on the Future Global Leaders Fellowship.

People

Uzodinma Iweala : CEO of The Africa Center in New York.

Uzodinma is an award-winning writer, filmmaker, and medical doctor. He is the CEO of The Africa Center in New York, promoting a new narrative about Africa and its diaspora through a focus on culture, policy and business. He is the author of three books: Beasts of No Nation (2005), a novel also adapted into a major motion picture; Our Kind of People (2012), a non-fiction account of HIV/AIDS in Nigeria; and Speak No Evil (2018), a novel about coming-of-age in Washington, D.C. His books have been mentioned by Time Magazine, The New York Times, Entertainment Weekly, The Times and Rolling Stone. ‘Uzodinma Iweala completed his undergraduate studies at Harvard University and he earned a medical degree at Columbia University’s College of Physicians and Surgeons.’

 

 

ENTER NIGERIA Winning Sunday with The Young Netpreneur for the Week :Ken Nwadiogbu @kennwadio

 

Ken Nwadiogbu (b. 1994) is a Nigerian born Multidisciplinary Artist, popularly known as KenArt, whose practice is primarily centered around hyper-realistic drawings and works on paper.
Nwadiogbu believes that the society speaks- This voice inspires his art, which evaluates, interrogates and challenges socio-political structures and issues within the society. In his reply to this society, he is able to inspire one or two people to also re-valuate their socio-political structures as we know it. The desire to change his society and the way people think is what drives him to create art every day. Gender equality, African cultures, and Black power are a few aspects of his current research and artistic practice.
Nwadiogbu was born in Lagos, Nigeria and holds a B.Sc in Civil and Environmental Engineering from the University of Lagos, Nigeria. His art career started in the university, and with no formal training, has pushed him to become one of the most interesting young contemporary artists from Nigeria, creating works that question life- calling out some of the problems and becoming very grounded in human consciousness..
Nwadiogbu has been featured in lots of local and international group exhibitions and fairs, including the Insanity exhibition, sponsored by Frot Foundation, in Omenka Gallery, Nigeria; the TMC’s It’s Not Furniture, curated by Winifred Okpapi; the Artyrama’s group exhibition curated by Mr Jess Castellote; Art X Lagos, sponsored by Artyrama Gallery, in Lagos, Nigeria; the Moniker Art Fair, sponsored by Creative Debuts, in Brooklyn, NYC; the Anti-Trump show organised in UK; the Afriuture Exhibition by Ramati Art Africa in association with Commonwealth Africa Summit, in Toronto, Canada; amongst many others. He has been televised and publicized on different platforms like Guardian Life, Tush Magazine, WIRED Magazine, Candid Magazine, Bored Panda, BBC, CNN, and more as well as inspiring and encouraging young creatives through public speaking appearances like TEDx. He co-founded Artists Connect NG, the largest Nigerian artist gathering that took place at Lekki Leisure Lake, in Lagos, Nigeria.
To Nwadiogbu, Art is indeed timeless, it is his solace and hiding place, a safe haven he has found to be devoid of restrictions, boxes and boundaries.

 


 

 

Home3 months ago

Ramadan heralds new probe for Nigeria’s Emir of Kano

Home3 months ago

Nigerian police accused of abusing prostitution suspects

Special Report3 months ago

Anambra offers automatic employment to physically challenged couple

Special Report3 months ago

Obiano bags senior civil servant’ excellence in governance award

Home3 months ago

Obiano, Ambode are NACJ Integrity Governors of the Year

Special Report3 months ago

The Igboka spirit will continue to guide Obiano

Home3 months ago

Willie And Ebelechukwu Obiano, Like Minds In Development

Home3 months ago

The Duchess of Sussex gives birth to a baby boy

Parliament3 months ago

Senate Approves 2019 Budget

Life & Style3 months ago

Tiwa Savage signs to Universal Music Group

Home3 months ago

kidnappers paradise : In Nigeria, the rich also cry

Home3 months ago

Osodieme Lends Support to Anambra born Mayor of London Borough of Brent

Education3 months ago

Anambra establishes 283 adult education centres

Home3 months ago

Anxiety grips Ministers as cabinet reshuffle looms

Special Report3 months ago

Judges of African Court to visit Nigeria

Parliament3 months ago

SENATE OF THE FEDERAL REPUBLIC OF NIGERIA ORDER PAPER Wednesday, 24th April, 2019

Parliament3 months ago

Senate rejects motion to make Kogi oil producing state

Special Report3 months ago

Buhari Proceeds On 10 Days Private Visit To UK

Parliament3 months ago

Senate Passes 3 Bills Rejected By Buhari

Home3 months ago

Nigeria must tackle its doctor brain drain

Life & Style3 months ago

The Man Who Owns ASOS Lost 3 Children In The Sri Lanka Attacks

Home3 months ago

Nigeria vows to capture killers of aid worker couple

Home3 months ago

Ohanaeze counters Ooni, claims Igbo were original owners of Ile-Ife

Home3 months ago

Obiano Commends ABS, Assures Of Launching Station On DSTV Platform

Igbo3 months ago

Jamb Results: I ji aghụghọ lee Jamb? Nyocha abịala

Igbo3 months ago

Okorocha: M banye Sineti Igbo niile ga-ama na onye kpọrọ akpọ abịala.

Foreign3 months ago

Trump To Visit Britain In June

Special Report3 months ago

Aso Rock lashes Rev.Fr Mamza over rudeness to Buhari

Education3 months ago

Jamb cancels results over irregularities

Home3 months ago

Presidency condoles with Kajuru attack victims

Special Report3 months ago

UN Humanitarian coordinator in Nigeria expresses condolences for the death of two aid workers in attack by gunmen

Life & Style3 months ago

Naomi Campbell, 48, goes braless in bold zebra print suit as she rules the runway during Fashion Week in Nigeria after ‘split from Liam Payne, 25’

Home3 months ago

British aid worker Faye Mooney ‘killed by kidnappers in Nigeria’

Igbo3 months ago

Emume Ikeji: Ka osi gaa n’Arondizuogu

Igbo3 months ago

Priscilla Ekwere Eleje : Onye bụ nwaanyị a na-akpa ike?

Health3 months ago

Another blood pressure medication recalled

Special Report3 months ago

Nigerian leader condemns terrorists attack in Sri Lanka

Special Report3 months ago

South-South Governors Seek Dignified Exit For Onnoghen

Home3 months ago

Atiku: I was born by Nigerian parents from Sokoto, Jigawa

Home3 months ago

Second chance for Buhari to shine

Home3 months ago

Meet Obi Okeke, The Nigerian Who Has Sold Over 39 Luxury Cars To Boxing Champion, Floyd Mayweather

Igbo3 months ago

Everton vs Man United: Abọkasịala Man United ka ọkụkọ ‘Easter’

Foreign3 months ago

7 Arrested In Connection With Sri Lanka Explosions

Foreign3 months ago

Ghana Lands Africa’s First Google AI Lab

Politics3 months ago

Igbo yet to learn Nigeria’s political arithmetic – Sen. Okadigbo

Foreign3 months ago

Beyoncé praises Michelle Obama as a ‘beacon of hope’

Home3 months ago

Obiano’s Easter Message: Touch your Neighbour with Love – Obiano

Parliament3 months ago

No retreat, no surrender, Bago vows to contest Reps speakership

Home3 months ago

Nigeria issues arrest warrants for ex-ministers over Malabu oil deal

Home3 months ago

Willie Obiano’s strides

Advertisement

Trending